Otu n'ime ndị Ọkaiwu Nnamdi kanu bụ Nnaemeka Ejiofor ekwuola na ọ bụ eziokwu na a kpọrọla Nnamdi Kanu gaa n'ụlọmkpọrọ dị na Sokoto steeti. Ejiofor kwuru na ndị ọrụ DSS mere ka ọ mata nke a oge ya na ...